Ndị Igbo zuru ka e mee

Jul 2, 2012 si n'aka

Ndị Igbo zuru ka emee n’ụdị ọ bụla e siri chọ ya. Ọ bụrụ na a gụba agbụrụ bụ ọkpọka na mba Afrịka ma agụnyeghị…

gụrụ gawa

Sụwakwa Igbo

May 15, 2012 si n'aka

Igbo na-atụ ilu na ọ na-abụ ejula kpụrụ ọkpụrụ okukoro ya, ihe kwụrụ ihe akwudebe ya. Lekwa Ala Igbo…

gụrụ gawa

Ichu uchu ndị Igbo

May 11, 2012 si n'aka

Igbo sị na ngana kpuchie ute, agụụ ekpughe ya. Tupu ndị nna nna anyị ha tụọ ilu dị otu a, ha chọpụtara na ịgba…

gụrụ gawa

Nnọọ Nwanne m

Apr 28, 2012 si n'aka

Igbo bụ Igbo ekele m unu. Nke onye chiri ya zere. Makaa nụ, rie nụ, ñụọ nụ, ụmụ ụnụ zụọ ụnụ, ma nke…

gụrụ gawa